Ibo
(Southern) Rosary
Prayers
It is also known as Igbo, Oweri, Umuahia and
Southern Ibo.
This language is spoken by 18,000,000 people in Abia Akwa Ibom, Delta,
Enugu, Imo, and Anambra, Nigeria.
See The
Work
of God's Children page for the illustrated version of prayers
in this language.
Nna
Anyi nke bi n'elu-igwe / Our
Father
/
Pater Noster
Nna
Anyi nke bi n'elu-igwe:
Ka e doo aha gi
nsọ,
Ka Ala-eze gị
bia,
ka e mee uche gi
n'ụwa,
Dika e si eme ya
n'elu-igwe.
Nye anyi nri ta a
nke gaezuru anyị ụbọchị
ta a.
Gbaghara anyị
mmehie anyi
Dika anyi si
gbaghara ndi
mehiere anyi.
Edubala anyị
n'ime ọnwụnwa
Kama zọputa
anyi n'aka ajọ
ihe. Amen.
Another
version
of
Nna
anyi
nke
bi n’elu-igwe / Our Father /
Pater Noster:
Nna
anyi nke bi n’elu-igwe Ka e doo aha gi nso,
Ka Ala-eze gi bia, ka e
mee ucne gi n’uwa,
Dika e si eme ya n’elu-igwe.
Nye anyi
nri ta a nke gaezuru anyi ubochi ta a.
Gbaghara anyi mmehie
anyi
Dika anyi si gbahara ndi mehiere anyi.
Edubala anyi n’ime
onwunwas
Kama zoputa anyi n’aka ajo ihe. Amen.
Another
version of
Nna anyị nke bi n'eluigwe / Our
Father / Pater Noster
9 Sinụ
out a kpee ekpere: Nna anyị nke bi n'eluigwe, ka e doo aha gị
nsọ.
10 Ka
alaeze gị bịa, ka e mee uche gị n'ụwa, dị ka e si eme ya
n'eluigwe.
11 Nye
anyị nri nke ụbọchị taa.
12 Gbaghara
anyị mmehie anyị, dị ka anyị si agbaghara ndị na-emehie
megide anyị.
13 Edubala
anyị n'ime ọnwụnwa, kama zọpụta anyị site n'ọnwụnwa
nke onye ire. Amin.
Ekele
Maria / Hail Mary / Ave Maria
Ekele
Maria,
Ijuputa
na grasia.
Oseburu uwa
nonyere gi idi
ngozi na etiti
ikporo nile.
Odiazi ngozi bun w
afo gi
bu Jesu.
Maria di aso nne
Ake Chukwu
yowara anyi bu ndi
njo ayiyo
ugbua na oge onwu
anyi. Amen.
Another version of
Ekεnε
Marea
/ Hail
Mary / Ave Maria
Ekεnε
Marea, juputalu na gratia,
Osεbuluwa n nyelu i,
i de ng ze na etiti ikporo
ninε,
Ɔ deaze ng ze bө nwa af i, bө Jesu.
Marea de as, nnε nkε Cukwu
y balu anyi bo ndi nj,
ayey, keta na amani nwө anyi.
Amεn.
Another version of
Ekene
Marea / Hail Mary / Ave
Maria:
Ekene
Marea, juputalu na gratia,
Osebuluwa nanyelu i, i de ngaze na gtiti
ikporo nine,
O deaze ngcze bo nwa afc i, be Jesu.
Marea de asc,
nne nke Cukwu
yebalu anyi bo ndi nje, ayeyc, keta
na amani enwe anyi.
Amen.
Abali Nso / Silent
Night / Stille Nacht
Abali Nso. Nke dikwa ju.
Mgbe uwa No n'ura.
Mary na Josef no nulo anu.
Neche nwa ohu ahuru n'anya.
No n'ura udo igwe.
No n'ura udo igwe.
|